Adaora

Nkọwa

Adaọra bụ aha a na-abakarị nwata nwaanyị nke mbụ n'ezinụlọ n'ala Igbo. Nke a pụtara isi nwa nwaanyị nke ọha niile.

Nkejiasụsụ

Aha


Ọmụmaatụ

Aha m bụ Adaọra

Mkpọpụta

Àdáọ̀rà

Olumba

Adaoha ma ọ bụ Adaorah na-akụkụ Enugu na Imo Steeti

Ntụgharị

Bekee

First daughter of the public